Afo ohuu nno!

celebration

Igbo ndi oma,ndi nwe mmadu,ndi nma zuru ahu. O bu obi anuri na afo ojuju ka m ji na anabata unu n’ime afo 2017 a.Ekpere m nani bu ka afo a mara anyi nma n’aha Jisos onye nwe anyi.Amin.

A chokwara m i ji ohere a rio umu afo Igbo nile ka onye o bula jisie ike n’oru.Igba mbo bu kwanu ejiri mara ndi Igbo.Ngbanwe oma nile anyi na acho di n’ime anyi.Ka anyi jisie ike leruo anya n’ime onwe anyi ma weputa onyinye amara nile Chineke jiri choo anyi nma.Ka ndi agbata obi anyi hu idi nma n’ezie ni’ime anyi n’ime afo ohuu a.Ka anyi buru n’ezie ndi na agbaso ezi ihe ma kpokwa ajoo ihe asi.Kwenu umunne m ka ihunanya na udo chia achia n’obi anyi ,ezi n’ulo,ulo oru anyi,ebe anyi na azu ahia,ebe anyi na agu akwukwo, n’obodo anyi, ala anyi Naijiria,n’ezie n’uwa nke a anyi bi n’ime ya.

Mgbe anyi na eme nke a ka anuri na enweghi ogwugwu buru oke anyi nile.Udo diri unu ndi oma.

Advertisements

About ojy

A bu m odee na ihe edemede nile ma buru kwa nwa afo Igbo tozuru etozu. (I am a versatile writer,a poet and an Igbo woman indeed!)

Leave a Reply

Fill in your details below or click an icon to log in:

WordPress.com Logo

You are commenting using your WordPress.com account. Log Out / Change )

Twitter picture

You are commenting using your Twitter account. Log Out / Change )

Facebook photo

You are commenting using your Facebook account. Log Out / Change )

Google+ photo

You are commenting using your Google+ account. Log Out / Change )

Connecting to %s

%d bloggers like this: