Onwu di njo!

Umunne m na umunna m,ejichaghi m onwe m aka.Ihe ngbowa obi mere m.Ezi nne m,oyoyo m,Nwanyieze,Nwanyi ka dike,hapuru na oke mgberede n’ime afo ohuru a.O riri m onu,ju m anya,mana rue ugbu a,o kwebeghi m nghota ka onye dika mama m,onye mma na ike zuru ahu jiri nwuchuo onwu.

I ji kwuo eziokwu,onwu nne kacha afu ufu.Onwu di njo!Onwu jogburu onwe ya,onwu amaghi ihe!.Ya mere ka anyi kwado onwe anyi maka onwu adighi ezite ozi tupu o bia.Onye ukwu na anwu,onye nta na anwukwa.Onwu ajoka!.Ekpere m bu ka Chineke nna bi n’eluigwe nye anyi ike na amara i ji ruo uju,ghara i dika ndi na enweghi olileanya ma tukwasi ya obi mgbe nile n’ihi na o bu nani n’ime Chineke ka ndu foduru anyi.

Onwa Jenuari,2017 biko buru akuko ojoo na nmekpa ahu gi laa.Ka onwa dika gi ghara izute anyi ozo.Ka onwa Jenuari ndi n’abia n’ihu buru anyi onwa onu na afo ojuju n’aha Jisos Kristi bu onye nwe anyi,Amin.

Advertisements

About ojy

A bu m odee na ihe edemede nile ma buru kwa nwa afo Igbo tozuru etozu. (I am a versatile writer,a poet and an Igbo woman indeed!)

Leave a Reply

Fill in your details below or click an icon to log in:

WordPress.com Logo

You are commenting using your WordPress.com account. Log Out / Change )

Twitter picture

You are commenting using your Twitter account. Log Out / Change )

Facebook photo

You are commenting using your Facebook account. Log Out / Change )

Google+ photo

You are commenting using your Google+ account. Log Out / Change )

Connecting to %s

%d bloggers like this: